Marlon Brando
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Marlon Brando |
Aha ọmụmụ | Marlon Brando Junior |
aha enyere | Marlon |
aha ezinụlọ ya | Brando |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Eprel 1924 |
Ebe ọmụmụ | Omaha |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1 Julaị 2004 |
Ebe ọ nwụrụ | Los Angeles |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | respiratory failure |
Ebe olili | Tahiti, Ndagwurugwu ọnwụ |
Ńnà | Marlon Brando, Sr. |
Ńné | Dodie Brando |
nwanne | Jocelyn Brando |
Dị/nwunye | Anna Kashfi, Movita Castaneda, Tarita Teriipaia |
onye mmekọ na-alụghị alụ | Irene Papas |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, stage actor, omee, director |
ebe agụmakwụkwọ | Actors Studio, Shattuck-Saint Mary's, New School, Stella Adler Studio of Acting, Libertyville High School |
nwa akwukwo nke | Erwin Piscator, Stella Adler, Lee Strasberg |
Ebe obibi | Libertyville, Evanston |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1944 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2001 |
last words | |
ihe nkiri | Marlon Brando filmography |
onye nwe | Tetiaroa |
ụdị | Western |
webụsaịtị | http://marlonbrando.com/ |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Marlon Brando |
akwụkwọ faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts |
notable role | Stanley Kowalski, Terry Malloy, Vito Corleone, Colonel Kurtz |
Marlon Brando, Jr. (Önwa ano 3, 1924 – Önwa ishíi 1, 2004) bu mgbe mbu ómeka nke Amerikạ nke rürü na ọkara ohu afo ise. Madu màrà ya maka ómeka o mèrè ka Stanley Kowalski na A Streetcar Named Desire na ómeka o mèrè nke o gbatara ihe onyinyé ka Terry Malloy ime On the Waterfront, ha ma abuọo bu nke Elia Kazan kèrè na afo ndi 1950. Na etítỉ ndu ya ómeka nke ndi madu mara ya na nke oma ka nke o nwetere ihe onyinyé ka Don Vito Corleone na The Godfather, Colonel Walter Kurtz na Apocalypse Now, na Paul ime Last Tango in Paris.
Brando bu onye merírírí na ómeka. O bu onye zífùrù ómeka nke "method" na ndi madu mekari ya maka okwu a naghị a numárí, mànà o bu omèmé nke ob.ʼabuọo na nke ndi madu nyere ya áká màkà. Brando bukwárá onye né gbá na uzor maka ihe, nke di ukwu bu American Civil Rights na American Indian Movements.