Ama
Ọdịdị
Ama
obere ụdị nke | urban settlement, city or town |
---|---|
Akụkụ nke | country |
next higher rank | ama ukwu |
next lower rank | large village |
kọwara na URL | http://mappings.dbpedia.org/index.php/OntologyClass:Town |
model item | Walldürn, Benešov |
WikiProject na-elekọta ya | Wikipedia:WikiProject Cities |
Ama bu ihe di ime obodo na madu ne bi ime, di kárí ogbè ukwu na di kárí ama ukwu ntà. Ívu ébé mádu bị gí mé ka ha kpo ya "ama" di iche iche na obodo ndi iche di na ùwà, le kwá ọtù "ama ntà" di ka ogbè na ányá ndi Britain, mànà ọ dị "ama ntà" di na Njikota Obodo ndi Britain gi sị ọ bụ ama ukwu. I chórí ma ihe ama bu le ébé di kà Umuahia.