29 Mee
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì May 29)
29 Mee bu ubochi nke 29th (nke iri abụọ na itenanị) na onwa ana kpo Mee. Na Gregorian calender, 29 Mee bu ubochi nke 149th (150th na afo nke ana-kpo leap year) na afo. Anyi nwere agugu ubochi 216 du mgbe afo na agwu.
Ihe mere na 29 Mee
[dezie | dezie ebe o si]- 1999 - Olusegun Obasanjo enwere ishi oche Naigeria mgbe emere ya onye President of Naigeria.